Gaa na ọdịnaya

Ọnụahịa Nwunye

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

The Bride Price bụ akwụkwọ akụkọ 1976 nke onye edemede Naijiria Buchi Emecheta dere. Ọ bụ Allison na Busby bipụtara ya na UK, George Braziller bipụtakwa ya na USA. Akwụkwọ a bụ maka Ụmụnwanyị, noge ndị ọcha chịchara Naijirịa. Emecheta raara akwụkwọ a nye nne ya, Alice Ogbanje Emecheta.