Gaa na ọdịnaya

Ụdaolu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

‘’’Title’’’Ụdaolu

Ụdaolu bụ akara edemede a na-etinye n' okwu/mpụrụokwu ọbụla iji zipụta ka okwu dị ma ọ bụrụ n' enwee okwu abụọ dị iche.A na-etinyekebe akara ụdaolu n'elu ụdaụme na myiriụdaụme. Enwere akara ụdaọlu atọ n' asụsụ igbo ha gụnyere:

  • Ụdaelu /
  • Ụdaala \
  • Ụdansụda -

Nkejiasụsụ

[dezie | dezie ebe o si]

Ngwa

  • Akwa - /\
  • Akwa -/ /
  • Akwa -/-
  • Akwa -\\

Mkpọpụta

[dezie | dezie ebe o si]

Ntụgharị n’ Asụsụ Ọzọ

[dezie | dezie ebe o si]

Tone Marking