Gaa na ọdịnaya

Ụlọ Ọgwụ Federal, Onitsha

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Federal Medical Center, Onitsha bụ ebe nlekọta ahụike ọha na eze dị na Onitsha, Steeti Anambra. Onyeisi nlekọta ahụike ugbu a bụ Dr. Mercy Anugwu. [1][2]

Akụkọ ihe mere eme

[dezie | dezie ebe o si]

N'afọ 2022, e mere ka ụlọọgwụ izugbe nke Onitsha bụrụ ebe a na-ahụ maka ahụike gọọmentị etiti, mgbe ndị omeiwu mba ahụ tinyere akwụkwọ iwu nke Senator Stella Oduah kwadoro ma onyeisiala Muhammadu Buhar bịanye aka na ya.. [2] [3][4]

Edensibịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. "Nigerian hospital smuggled 406 persons into payroll after FG takeover – Minister". Premium Times. Retrieved 2025-04-02.
  2. 1 2 Anyanwu, Samuel (2023-05-18). "FG Upgrades General Hospital Onitsha to Federal Medical Centre". Federal Ministry of Information and National Orientation (in Bekee ndị America). Retrieved 2025-04-02.Anyanwu, Samuel (2023-05-18). "FG Upgrades General Hospital Onitsha to Federal Medical Centre". Federal Ministry of Information and National Orientation. Retrieved 2025-04-02.
  3. Obianeri, Ikenna (2023-05-19). "FG upgrades Onitsha general hospital to federal medical centre". The Punch (in Bekee ndị America). Retrieved 2025-04-02.
  4. Agbodo, Jeff (May 20, 2023). "Soludo, Obi of Onitsha, CLO commends Senator Oduah, FG for upgrade of Onitsha Gen. Hospital to FMC". The Sun. Retrieved April 2, 2025.