Gaa na ọdịnaya

Ụlọ akwụkwọ sekọndrị ụmụ nwanyị Metọdist (Port Harcourt)

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Methodist Girls High School, nke a na-akpọbu Government Girls Secondary School, bụ ụlọ akwụkwọ sekọndrị nke onwe ya maka ụmụ agbọghọ naanị, nke dị na Port Harcourt, Rivers State. Chọọchị Methodist nke Nigeria, Port Harcourt Diocese bụ onye nwe ụlọ akwụkwọ ahụ ma na-ahụ maka ọrụ ya..[1]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]

 

  1. ↑ "Group Urges Synergy Between Government, Missionary Schools". The Tide. 24 June 2013. Retrieved 28 May 2016.