2014 Bọmbụ Gombe na Bauchi
Ọdịdị
Templeeti:Campaignbox Boko Haram insurgencyN'ọnwa Disemba 22, afọ 2014, bọmbụ a tụrụ n'ebe ndị nkịtị nọ n'obodo abụọ dị n'ebe ugwu Naịjirịa gburu mmadụ iri abụọ na asaa ma merụọ mmadụ iri isii ahụ. Nke mbụ mere na ọdụ bọs dị na Gombe, Gombe Steeti, Naijiria. O gburu mmadụ iri abụọ. Mgbawa nke abụọ dị ike karị ma mee n'ahịa dị na Bauchi, Bauchi Steeti.[1][2]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]
- ↑ "Bombs in north Nigeria bus station, market kill 27". Reuters. December 22, 2014. Retrieved December 22, 2014.
- ↑ "Dozens killed in Nigeria bomb blasts". www.aljazeera.com (in Bekee). Retrieved 2022-04-17.