AKPAN EKONG SAMPSON
Ọdịdị
Akpan Ekong Sampson bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa si Akwa Ibom Steeti , Naijiria. A mụrụ ya na 18 Septemba 1967. Ọ na-eje ozi ugbu a dị ka onye omeiwu na-anọchite anya Akwa Ibom South District. Ọ bụ onye otu Peoples Democratic Party (PDP). N'afọ 2023, a họpụtara Senator Akpan Ekong Sampson maka oge nke abụọ ya na 10th Mba Ụlọ Mgbakọ Akwa Ibo . [1]
Akpan Ekong Sampson enwekwara ọkwa ndọrọ ndọrọ ọchịchị dị iche iche, gụnyere Onye isi oche nke Mkpat Enin Local Government Council, Onye ndụmọdụ pụrụ iche, na Kọmishọna nke gburugburu ebe obibi na mmanụ ala na Akwa Ibom Steeti. [2] [3] [4][5][6]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 10th National Assembly Members - Voter - Validating the Office of the Electorate on Representation. orderpaper.ng. Retrieved on 2024-12-08.
- ↑ Candidates - Voter - Validating the Office of the Electorate on Representation. www.voter.ng. Retrieved on 2024-12-08.
- ↑ 10th National Assembly Members - Voter - Validating the Office of the Electorate on Representation. orderpaper.ng. Retrieved on 2024-12-08.
- ↑ ShineYourEye. www.shineyoureye.org. Retrieved on 2024-12-08.
- ↑ Akpan Ekong Sampson (en-US). Current Affairs Nigeria. Retrieved on 2024-12-08.
- ↑ Candidates - Voter - Validating the Office of the Electorate on Representation. orderpaper.ng. Retrieved on 2024-12-08.