Abá
Ọdịdị
Abá
| aha gọọmenti | Aba |
|---|---|
| akara ala | Aba |
| Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
| mmụọ ọjọọ | аби́нец, аби́нцы |
| asụsụ njieme | English |
| kọntinent | Eluàlà |
| mba/obodo | Naijiria |
| dị na ngalaba nhazi mpaghara | Aba South, Aba North |
| dị na mpaghara oge | UTC+01:00 |
| dị n'ime ma ọ bụ n'akụkụ mmiri mmiri | Aba River |
| nhazi ọnọdụ | 5°7′0″N 7°22′0″E |
| Koodu Nzipu ozi | 450 |
| webụsaịtị | https://www.abiastate.gov.ng |
| Nhazi ihu igwe nke Köppen | Ọnọdụ ihu igwe na-ekpo ọkụ |
| Koodu ọkpụkpọ mpaghara | 082 |


Abá bu ama ukwu nọ na ebe odida anyanwu Naijeria. Ono n'ime Nkeji Ochíchí wų Abia. Aba nwèrè oshimiri nke ha kpòrò Aba. Otu oke ndi Igbo, ndi nke ana-kpo ndi Ngwa bi n'Aba na nnukwu.
Njirimara Aba ǫzǫ bų izų ahia. A na azų ahia ǫfuma n'Aba. Ahia ama ǫfųma dį na ala a bų
- Ahia Ariaria - a na ere igbe, akwa ǫhųrų, ihe ųlǫ na ihe ndi ǫzǫ,
- Ahia ǫhųrų - a na ere ihe eji esi nni, akwa ochie,
- Ahia cemeteri - a na ere ihe nni ebe o dį ukwuu.
Wikimedia Commons nwe ru media dị ikwu nye Abá.