Abụọ

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Jump to navigation Jump to search

Abụọ bụ ọtụ ọnụ ọgụgụ. A na ede ya "2" na ọnụ ọgụgụ a n'kpọ "Numerals". Ọ bụ ọnụ ọgụgụ nọ na etiti Otụ na Atọ.