Abass Adekunle Adigun
Ọdịdị
Abass Adekunle Adigun bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa si Oyo Steeti , Naijiria. A mụrụ ya na 28 June 1970. [1] Abass Adekunle Adigun na-eje ozi na 10th National Assembly nke Oyo Steeti , na-anọchite anya mpaghara Ibadan North East / Ibadan South East n'okpuru Peoples Democratic Party (PDP). O jikwa ọkwa ndọrọ ndọrọ ọchịchị ndị ọzọ, dịka osote onye isi oche. .[2][3][4][5]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Candidates - Voter - Validating the Office of the Electorate on Representation. orderpaper.ng. Retrieved on 2024-12-09.
- ↑ ShineYourEye. www.shineyoureye.org. Retrieved on 2024-12-09.
- ↑ Rep. Nnamdi Ezechi - Member Representing Ndokwa East/Ndokwa West/Ukwuani. nnamdiezechi.com.ng. Retrieved on 2024-12-09.
- ↑ Abass Adekunle Adigun (en-US). Current Affairs Nigeria. Retrieved on 2024-12-09.
- ↑ Feyisipo (2023-10-23). Oyo: Tribunal affirms Adigun's victory, dismisses APC's petition (en-US). Businessday NG. Retrieved on 2024-12-09.