Abatete
Ọdịdị
Abatete bụ obodo dị na Anambra Steeti nke di n’ mba Naịjirịa . [1] Abatete nwere ókèala Uke, Ogidi, Abacha, Oraukwu, Alor, Ideani, Nimo Owelle, Eziowelle, Umuoji. Ọ dịkwa zi na Idemili North Local Government Area nke Anambra Steetị. O nwere obodo anọ nke gunyere; Agbaja, Nsukwu, Ogbu ya na Odida. Ndị obodo a bụ otu n'ime ndị na-asụ asụsụ Igbo n'Ebe Ọwụwa Anyanwụ Naịjirịa. Abatete, dịka ọtụtụ obodo Igbo, nwere ihe nketa ọdịbendị bara ọgaranya. [2]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Abatete | Nigeria Facts. nigeriafacts.net. Archived from the original on June 11, 2018. Retrieved on 2021-05-24.
- ↑ Abatete is a village in Anambra State in Nigeria. Abatete is (en). ww.en.freejournal.info. Archived from the original on 2021-05-24. Retrieved on 2021-05-24.