Abayomi Abolaji
Ọdịdị
Abayomi Abolaji
| |
|---|---|
| Onye odeakwụkwọ na-adịgide adịgide, Lagos State Ministry of Basic and Secondary Education | |
| Ọfịs Ọktoba 2021 | |
| Nkọwa nke onwe | |
| A mụrụ ya | 19 Disemba 1964Lagos Steeti, Naịjirịa |
| Ọrụ | Onye nkuzi, onye nchịkwa |
Abayomi Abolaji bụ onye nkuzi na onye nchịkwa Naịjirịa si Lagos Steeti, Naijiria. A mụrụ ya na 19 Disemba 1964 na Maazị Olowookere na Oriakụ Nimat Abolaji. Ọ gụsịrị akwụkwọ na Mahadum Ahmadu Bello, Zaria, ebe ọ gụrụ Social Studies na agụmakwụkwọ ogo. O mechara nweta nzere masta na atụmatụ agụmakwụkwọ na National Open University of Naịjirịa . [1]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Abayomi Abolaji malitere ọrụ nkuzi ya na 1992. Ọ bụ onye otu Nigeria Union of Teachers (NUT) na Insurance Association of Nigeria (IAN).. Ọ na-eje ozi ugbu a dị ka odeakwụkwọ na-adịgide adịgide nke Mịnịstrị na-ahụ maka agụmakwụkwọ praịma na sekọndrị na Legọs steeti . [2] [3] [4][5]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ MR ABAYOMI ABOLAJI-PERMANENT SECRETARY (en-US). Ministry of Education - Lagos State Government. Archived from the original on 2023-12-04. Retrieved on 2024-12-09.
- ↑ MR ABAYOMI ABOLAJI-PERMANENT SECRETARY (en-US). Ministry of Education - Lagos State Government. Archived from the original on 2023-12-04. Retrieved on 2024-12-09.
- ↑ Nigeria (2024-08-03). Students rewarded for using technology to solve mathematics (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News. Retrieved on 2024-12-09.
- ↑ Oloniniran (2024-03-25). Lagos urges school owners to maintain uniform calendar (en-US). Punch Newspapers. Retrieved on 2024-12-09.
- ↑ Reporter (2023-08-24). Lagos govt advises stakeholders on improved academic session (en-US). The Nation Newspaper. Retrieved on 2024-12-09.