Gaa na ọdịnaya

Abayomi Mighty

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
(Ebugharirị ịhụ site na Abayomi Dike)

 

Abayomi Rotimi Mighty (amụrụ na Machị iri abụọ na itoolu, n'afọ pụkụ na narị itoolu na ịrị asatọ na ịse) bụ onye nnọchi anya ndị ntorobịa Naijiria na United Nations. Mighty bụ onye ndu ndị ntorobịa nke Naijiria (NIM) nke onye Naijiria na-ahụ maka ikike mmadụ bụ Olisa Agbakoba na-eduzi.[1] Ọ bụkwa onye otu National Steering Committee nke Coalition of United Political Parties (CUPP). [2] [3][4][5]

Ọrụ na ndọrọ ndọrọ ọchịchị

[dezie | dezie ebe o si]

Mgbe ọ dị afọ iri na asaa, ọ bụ ọnụ na-ekwuchitere ndị ntorobịa Africa nke United Nations (UN) na African Leaders Summit on HIV / AIDS nke mepụtara Abuja Declaration (2001) Okwu ya keere òkè na nguzobe na ihe ịga nke ọma nke 'Youth Involvement Revolution' nke narị afọ nke iri abụọ na otu n'Afrika. [6] [7] [8][9][10]

Abayomi bụ onye na-ekwuchitere ọha na eze ma nwee akwụkwọ akpọrọ 'Things for Teens' na 'The Thumb Revolution'. [11] [12] [13][14][15] O dere egwu di pụkụ na narị abụọ na ịrị na asaa ma mepụta akụkọ dị Narị itọọlu na ịrị asatọ na asaa dị njikere ka a kọọ ya ma dee ya na fim na akwụkwọ akụkọ na-edekwa akwụkwọ banyere Damola Victor Ayegbayo banyere aha ndụ ya 'Nka bụ ndụ'.[16] Ọ rụrụ ọrụ dị ka Project Manager nke Adegrange Child Foundation otu NGO nke onye bụbu Minista Ahụike nke Naịjirịa bụ Prọfesọ Adenike Grange guzobere [17][18][19][20]

Abayomi bụ onye nnọchi anya ndị ntorobịa Naịjirịa na United Nations. Ọ bụ ugbu a onye ndu ntorobịa nke National Youth Movement (NIM) nke Olisa Agbakoba na-eduzi nke na-ejikọ aka ndọrọ ndọrọ ọchịchị na People's Trust (PT) [21] [22] [23] ma bụrụkwa onye otu National Steering Committee nke Coalition of United Political Parties (CUPP). [24] [25] [26] [27] [28][2]

Global New Leader for Tomorrow Award site na Crans Montana Forum, Monaco na Yessiey Awards.[11][29][30]

Edemsibịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Agbakoba Asks Nigerians to Take over Country with the National Intervention Movement - THISDAYLIVE. www.thisdaylive.com. Retrieved on 2023-07-12.
  2. 2.0 2.1 6000-apc pdp ad members defect to adc. punchng.com.
  3. Balewa others form new group demand restructuring. premiumtimesng.com (March 26, 2018).
  4. just innigeria intervention movement sets to dislodge buhari in 2019. newsrangers.com (March 25, 2018).
  5. top nigerians political group formed 2019. legit.ng (March 26, 2018). Archived from the original on September 25, 2022. Retrieved on January 16, 2019.
  6. World Summit. un.org.
  7. struggling promote awareness. irinnews.org (November 29, 2002).
  8. Stories. allafrica.com.
  9. African AiDS Summit opens in Abuja. allafrica.com.
  10. Africa development. guardian.ng (2023-11-26).
  11. 11.0 11.1 meet these seven young influencers making waves on their respective fields in nigeria. guardian.ng (2022-10-22).
  12. icon-masterclass. theinterview.ng (October 2, 2018).
  13. there is a tide maximizing your potential in adolescence and become. olikareporters.com (2019). Archived from the original on March 29, 2019. Retrieved on January 17, 2019.
  14. abayomi mightys victory will not come. theconscience.com.ng (2018). Archived from the original on March 29, 2019. Retrieved on January 17, 2019.
  15. Eminent Leaders to Speak on Nigeria's Political Future. THISDAYLIVE (March 19, 2018). Retrieved on March 21, 2019.
  16. damola ayegbayo making waves in art industry. guardian.ng (2022-10-31).
  17. young Nigerians making the difference. vanguardngr.com.
  18. social entrepreneur nigeria. peacechild.org (June 14, 2016). Archived from the original on February 20, 2024. Retrieved on January 16, 2019.
  19. Abayomi Rotimi Mighty. internationalyouthcouncil.com. Archived from the original on September 26, 2018. Retrieved on January 16, 2019.
  20. group move to foster unity in Yoruba land. thereflector.com.ng.
  21. PT tops newly registered parties with highest number of candidates. thisdaylive.com (November 6, 2018).
  22. agbakobas nim collapses political party. vanguardngr.com (June 19, 2018).
  23. new party peoples trust names interim national chairman adopts candidate for osun guberelection. peoplesdailyng.com (June 20, 2018).
  24. 6000 apc pdp members dump parties. today.ng (August 28, 2018).
  25. Soyinka agbakoba labour movement others endorse coalition for 2019. theeagleonline.com.ng.
  26. group move to foster unity. thereflector.com.ng.
  27. top Nigerians political group formed. naija.ng (March 26, 2018). Archived from the original on September 26, 2018. Retrieved on January 16, 2019.
  28. National Youth leader. tribuneonlineng.com. Archived from the original on 2018-09-26. Retrieved on 2025-09-13.
  29. New Leader for Tomorrow Award. newleaders-cransmontana.org.
  30. Ex edo governorship candidate Mabel oboh bags yessiey award (en-US). leadership.ng. Retrieved on 2023-11-13.