Gaa na ọdịnaya

Abayomi Oluyomi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Abayomi Oluyomi
Kọmishọna na-ahụ maka ego, Lagos StateLagos Steeti
Ọfịs 2023
Nkọwa nke onwe
A mụrụ ya Lagos Steeti, Naịjirịa
Alma mater Mahadum Lagos
Ọrụ Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị

Abayomi Oluyomi bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa si Lagos Steeti , Naijiria. O nwetara nzere bachelọ na nke masta na Finance, Accounting, na Banking na Mahadum Lagos. N'afọ 2023, a họpụtara ya dị ka Kọmishọna maka ego, Lagos Steeti . O nweela ọkwa ndọrọ ndọrọ ọchịchị na ndị ndu ndị ọzọ, gụnyere ije ozi dị ka onye ndụmọdụ pụrụ iche. [1] [2][3]

Edensibịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Mr. Abayomi Oluyomi, Honourable Commissioner for Finance and Chairman, Governing Board, Lagos State Public Procurement Agency – Welcome to Lagos State Public Procurement Agency (en-US). Retrieved on 2024-12-09.
  2. Mr. Abayomi Oluyomi-HONOURABLE COMMISSIONER (en-US). Lagos State Ministry of Finance. Archived from the original on 2025-01-07. Retrieved on 2024-12-09.
  3. Report (2024-04-21). SMEs critical for sustainable development – Lagos commissioner (en-US). Punch Newspapers. Retrieved on 2024-12-09.