Abayomi Sowande Collins
Ọdịdị
Abayomi Sowande Collins bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria mụrụ na 10 February 1950 na ọchịchị ime obodo Ifo Steeti Ogun, Naijiria.[1][2][3] Ọ lụọla nwaanyị, mụọ ụmụ. Collins jere ozi dịka onye otu ụlọ omebe iwu nke Ogun State, National Assembly, na-anọchite anya Ifo/Ewekoro Federal Constituency site na 1999 ruo 2007.[4]
Edensibịa.
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Adeolu (2017-03-02). COLLINS, Hon. Abayomi Sowande (en-US). Biographical Legacy and Research Foundation. Retrieved on 2024-12-11.
- ↑ Abayomi Sowande COLLINS personal appointments - Find and update company information - GOV.UK (en). find-and-update.company-information.service.gov.uk. Retrieved on 2024-12-11.
- ↑ Mr Abayomi Sowande Collins (Sabbyn UK Limited) - Director Profile - Endole. open.endole.co.uk. Retrieved on 2024-12-11.
- ↑ Citizen Science Nigeria (en). citizensciencenigeria.org. Retrieved on 2024-12-11.