Gaa na ọdịnaya

Abdi Kassim

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Abdi Kassim (amụrụ n'October 19, 1984 na Zanzibar) bụ onye egwuregwu bọọlụ si Tanzania.

Ọrụ mba ụwa

[dezie | dezie ebe o si]

Onye e ji BABI mara maọbụ mgbe ụfọdụ Ballack nke unguja,  Kassim bụ ọgba bọọlu bụ onye mbụ nyere goolu na stadium ohuru nke Tanzania na Dar es Salaam, the Benjamin Mkapa National Stadium,na bọọlụ oyi nke ha na Uganda gbara maka mmepe nke ya bụ ebe .O bụ gọọmenti Chinese wuru ya bụ stadium site na ntinyekota aka nke gọọmenti nke Tanzania

A maara Kassim maka ikike ịgba égbè ya n'ebe dị anya. [citation needed] Ọ na-akwado ụkwụ aka ekpe ya. 

N'abalị anọ n'ọnwa Jenụwarị n'afọ 2011, Yanga na onye na-agba bọọlụ n'etiti ndị otu mba Tanzania bụ Abdi Kassim bịanyere aka na nkwekọrịta afọ abụọ na otu klọb Vietnamese, Đồng Tâm Long Afọ .

Edemsịbịa

[dezie | dezie ebe o si]
  • Abdi Kassimna National-Football-Teams.com