Gaa na ọdịnaya

Abdullahi Kalambaina

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Alhaji Abdullahi Kalambaina bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa n'okpuru otu ndọrọndọrọ ọchịchị All Progressives Congress (APC). Ọ na-anọchite anya Kware/Wamakko Federal Constituency nke Sokoto State na House of Representatives, na 2019. A họpụtara ya n'okpuru ikpo okwu nke All Progressive Congress (APC).[1][2]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. APC wins House of Rep bye-election in Sokoto State (en-US). Retrieved on 2025-01-07.
  2. Nation (2017-10-29). APC wins Sokoto by-election (en-US). The Nation Newspaper. Retrieved on 2025-01-29.