Gaa na ọdịnaya

Abdullahi Mamudu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Abdullahi Mamudu (amụrụ na June 26, n'afọ1965), bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria na-anọchite anya Agaie/Lapai Federal Constituency na Ụlọ nnọchita anya Niger State. Ọ bụ onye otu All Progressives Congress (APC).[1][2][3][4][5]

Ebensidee

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Citizen Science Nigeria (en). citizensciencenigeria.org. Retrieved on 2025-01-07.
  2. National Assembly | Federal Republic of Nigeria. nass.gov.ng. Retrieved on 2025-01-07.
  3. Legislator Details - ConsTrack Track and Report on Governement Funded Projects in Nigeria. www.constrack.ng. Retrieved on 2025-01-07.
  4. Akpan (2023-11-07). Reps panel chair to lawmakers: It’s our duty to position army to tackle insecurity (en-US). TheCable. Retrieved on 2025-01-07.
  5. ShineYourEye. www.shineyoureye.org. Retrieved on 2025-01-07.