Gaa na ọdịnaya

Abdullahi Tijjani Gwarzo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Abdullahi Tijjani Gwarzo
mmádu
Ụdịekerenwoke Dezie
Mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereAbdullahi Dezie
Ebe ọmụmụSteeti Kano Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish, Asụsụ Hausa Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie

Abdullahi Tijjani Gwarzo (amụrụ na 23 Septemba 1960) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria. Ọ bụ Mịnịsta na-ahụ maka ụlọ na mmepe obodo. [1][2]

N'ọnwa Ọktoba 2024, Yusuf Abdullahi Ata nọchiri ya mgbe onye isi ala Bola Tinubu gbanwere ọchịchị. [3] [4][5]

Edensibịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Abdullahi Tijjani Gwarzo: Legacy of Excellence in Public Service – THISDAYLIVE. www.thisdaylive.com. Retrieved on 2024-12-25.
  2. sunnews (2023-11-18). Abdullahi Tijjani Gwarzo: Legacy of Excellence in Public Service (en). The Sun Nigeria. Retrieved on 2024-12-26.
  3. Sola (2024-10-27). Why President Tinubu should reconsider Abdullahi Gwarzo (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News. Retrieved on 2024-12-25.
  4. Nwaokolo (2024-10-24). Yusuf Abdullahi Ata: Former classroom teacher, lawmaker becomes Tinubu's minister-designate (en-GB). Tribune Online. Retrieved on 2024-12-25.
  5. My appointment is political, mission is to recapture Kano for APC – new Minister – Daily Trust. dailytrust.com (10 November 2024). Retrieved on 2024-12-25.