Gaa na ọdịnaya

Abergel

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Abergel (Arabic: أبيرجل, Hibru: אברג'ל), sụkwara Abargil, Abergil, Abourgil, Abourgal, Abourjal, Abirjal, Aberjel) bụ aha nna ndị Juu Moroccan[1]. Ọ bụ ihe a na-ahụkarị n'etiti ndị Juu Moroccan, a pụkwara ịhụ ya n'etiti ndị Juu Algeria na ndị Tunisia sitere na Moroccan. Aha ahụ sitere na okwu Arabik Moroccan "Bourjila" nke putara "Otu ụkwụ".

Ndị ama ama nwere aha nna gụnyere:

  • Avital Abegel (amụrụ 1977), onye na-eme ihe nkiri Israel
  • Dena Abergel, New York City Ballet osote onye na-agba bọọlụ ụmụaka
  • Laurent Abegel (amụrụ 1993), onye egwuregwu bọọlụ France
  • Linor Abargil (amụrụ 1980), onye mmeri n'ikiri ịma mma Israel
  • Nir Abegel (amuru 1990), onye egwuregwu bọọlụ Israel
  • Rebecca Abergel, onye French chemist
  • Reuven Abegel (amụrụ 1943), onye ndọrọndọrọ ọchịchị Israel
  • Thal Abergel (amụrụ 1982), onye isi chess French
  • Yaniv Abargil (amụrụ 1977), onye egwuregwu bọọlụ Israel
  • Abargil

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Guggenheimer, Heinrich Walter; Guggenheimer, Eva Auguste Horowitz (1992). Jewish Family Names and Their Origins: An Etymological Dictionary. Hoboken, N.J: KTAV Publishing House. p. 3. ISBN 978-0-88125-297-2. OCLC 25093664. Retrieved 6 April 2019.