Gaa na ọdịnaya

Abiodun Essiet

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Abiodun Essiet
Senior Special Assistant to the President of Nigeria on Community Engagement
Personal details
Born (1986-01-03) 3 Jenụwarị 1986 (age 39)
Oyo Town, Oyo State, Nigeria
NationalityNigerian
Political partyAll Progressives Congress (APC)[1]
SpouseLate Brig Gen Victor Udoeka Essiet
Children3
Occupation
  • Gender Activist, Politician
AwardsBest Head of State, Model ECOWAS Summit 2018 (Ghana)
Websitewww.communityengagementnc.presidency.gov.ng

Abiodun Essiet (amụrụ na 3 Jenụwarị 1986) bụ onye nọọsụ Naijiria, onye na-ahụ maka okike, Onye ọrụ mmepe obodo, na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị.[2] Ọ na-eje ozi ugbu a dị ka onye enyemaka pụrụ iche nye onye isi ala Naịjirịa, Bola Tinubu, na Community Engagement .[3][4][5]

Mbido ndụ na agụmakwụkwọ Ya

[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Abiodun Essiet na Oyo Town, Oyo State, Nigeria, ma too na Ibadan. Ọ gara ụlọ akwụkwọ Ifeoluwa Nursery na Primary School ma mesịa gaa Queens School, Ibadan, maka agụmakwụkwọ sekọndrị nta ya. Ọ gụsịrị akwụkwọ sekọndrị ya na United Missionary Comprehensive College, Molete, Ibadan, ebe ọ nwetara asambodo ụlọ akwụkwọ sekọọndrị ya n'afọ 2002.[6]  

Essiet nwetara nzere B.Sc ya na ngalaba Nursing (BNSC) na Mahadum Teknụzụ Ladoke Akintola (LAUTECH), Ogbomosho, steeti Osun. N'afọ 2016, o nwetara nzere masta na ngalaba ahụike ọha na eze site na College of Medicine, Mahadum Ibadan . [1][7] O nwekwara nzere diplọma na ngalaba Development Leadership na asambodo na Community Development Leadership and Peace Building site na Coady International Institute, Canada.[8]

Ọ na-agbaso inweta nzere PhD na International Development na Mahadum nke International Business and Economics, Beijing . [9][10]

Ọrụ Ya

[dezie | dezie ebe o si]

Ọrụ ya dịka ọkachamara

[dezie | dezie ebe o si]

Essiet nwere ahụmịhe na mmepe obodo, ikike mmadụ, na nkwado nwoke na nwanyị, yana nzụlite ọkachamara na ọrụ ọha na eze na ndọrọ ndọrọ ọchịchị. [11][12] Ọ na-eje ozi na bọọdụ nke Abiodun Essiet Initiative for Girls na onye otù ndọrọ ndọrọ ọchịchị All Progressives Congress (APC). [13][14]

Ọ na-etinyeri aka na mbọ iji kwalite agụmakwụkwọ zuru oke gbasara mmekọahụ na Naịjirịa, na-arụ ọrụ iji dozie nguzogide ma wulite nkwado maka akụkụ a nke ahụike na agụmakwụkwọ ọha.Site na NGO ya, Abiodun Essiet Initiative for Girls, ọ na-arụ ọrụ iji lụso ịzụ ahịa mmadụ ọgụ, kwado ndị nọ n'ihe ize ndụ karịsịa ụmụ nwanyị na ụmụ agbọghọ [15] ma dozie ime ihe ike metụtara mmekọahụ na okike na mmekorita ya na National Agency for the Prohibition of Trafficking in Persons (NAPTIP).

Ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị ya

[dezie | dezie ebe o si]

Essiet gbanwere site na ọrụ ọha na eze gaa na ịbụgide onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị n'afọ 2016, n'ihi ọchịchọ idozi ọdịiche a na-ahụ anya dị n'etiti ndị nọ n'ọchịchị na ndị na-achịkwa.[16]

N'afọ 2018, ọ sonyere na ntuli aka nke Abuja Municipal Area Council maka Councillorship na mpaghara Orozo na ntuliaka nke Abuja City Area Chaimanship Council dị ka osote onyeisi oche AMAC n'afọ 2022.[1]

Na Mee 2022, a họpụtara ya, ọ ma jee ozi dị ka onye isi enyemaka pụrụ iche nye onye isi oche nke Kansụl Obodo Abuja, Abdullahi Candido na ICT, Donor Agencies na Civil Societies [17] Essiet nyere aka n'ịkwalite ọtụtụ atụmatụ nke mere ka mmekọrịta dị n'etiti gọọmentị na ndị obodo dị iche iche sikwuo ike n'ọrụ ya.[18]

N'afọ 2024, onye isi ala Bola Ahmed Tinubu họpụtara Essiet dị ka onye isi enyemaka pụrụ iche na Mmekọrịta Obodo maka mpaghara North Central nke Naịjirịa [19] [20] Dị ka akụkụ mkpebi ya ịrụ ọrụ mmepe obodo, ịkwalite ọchịchị, nakwa ịhụ maka nnyefe ọrụ dị irè, o ji ọfịs ya guzobe Nzukọ Ụmụ amaala maka mpaghara North Central na Naịjiria, ikpo okwu na-eme ka ndị mmadụ sonye ma tinye aka n'usoro ọchịchị. [21][22]

Nkwado ikwu okwu

[dezie | dezie ebe o si]
  • Nzukọ ndị isi obodo mba ụwa na Dakar, Senegal [23]
  • Nzukọ ịbụ ndị ndú nke Ndị umunwaayi ntorọbịa ndọrọ ndọrọ ọchịchị na Zambia.
  • African Women Leaders Forum (AWLF)

Ndụ onwe onye

[dezie | dezie ebe o si]

Essiet lụrụ Late Brig Gen Victor Udoeka Essiet, di na nwunye ahụ nwere ụmụ atọ.[1]  

Mmekọrịta

[dezie | dezie ebe o si]
  • Fellow, Canvassity PAN Africa Youth Democracy Program (2018).[24]
  • asambodo na Advocacy - Ịbawanye olu na ụlọ ọrụ Citizen, Coady International Institute, Canada.[25]

Ihe nrite na Nkwanye ùgwù

[dezie | dezie ebe o si]
  • Ihe nrite onye isi ala kacha mma, Model ECOWAS Summit, Ghana (2018).[27]
  • Community Impact Leadership Award, Fourth Nigeria Service Awards. [28]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. 1.0 1.1 1.2 1.3 2019: Meet candidate who wants to be first female councillor of Abuja ward. premiumtimesng. Retrieved on 7 February 2025."2019: Meet candidate who wants to be first female councillor of Abuja ward". premiumtimesng. Retrieved 7 February 2025.
  2. Meet candidate who wants to be first female councillor of Abuja ward. premiumtimesng. Retrieved on 7 February 2025.
  3. Agberebi (2024-10-16). FG unveils citizens assembly volunteers in Niger (en-US). The Guardian Nigeria News. Retrieved on 2025-02-07.
  4. Aina (2023-10-13). FG to reduce unemployment with tech skills — Presidential aide (en-US). Punch Newspapers. Retrieved on 2025-02-07.
  5. Tinubu's Aide Inaugurates Assembly On Community Engagement – Trending News (en-US). Retrieved on 2025-02-07.
  6. 2019: Meet candidate who wants to be first female councillor of Abuja ward. premiumtimesng. Retrieved on 7 February 2025."2019: Meet candidate who wants to be first female councillor of Abuja ward". premiumtimesng. Retrieved 7 February 2025.
  7. Error on call to Template:cite web: Parameters url and title must be specified. independent (24 September 2023). Retrieved on 7 February 2025.
  8. Coady graduate, Abiodun Essiet (en-US). Coady Institute. Retrieved on 2025-02-07.
  9. Abiodun O Essiet, a PhD student at the Institute for International Development Cooperation, has been appointed Special Assistant to the President of Nigeria. news.uibe.edu.cn. Retrieved on 7 February 2025.
  10. 对外经济贸易大学国际发展合作学院. sidc.uibe.edu.cn. Retrieved on 2025-02-10.
  11. 11.0 11.1 My Appointment Will Foster Closer Ties Between Govt, Communities, Tinubu's Aide. independent (24 September 2023). Retrieved on 7 February 2025."My Appointment Will Foster Closer Ties Between Govt, Communities, Tinubu's Aide". independent. 24 September 2023. Retrieved 7 February 2025.
  12. Aina (2023-10-13). FG to reduce unemployment with tech skills — Presidential aide (en-US). Punch Newspapers. Retrieved on 2025-02-07.
  13. Report (2022-09-23). NGO Collaborates with Abuja Community on Sexual, Gender-Based Violence (en-GB). Pharmanewsonline. Retrieved on 2025-02-07.
  14. Abiodun, Adebutu clash as APC clears Ogun LG seats. punchng (18 November 2024). Retrieved on 7 February 2025.
  15. Nigeria: appointive positons serve as entry point for women in politics – Abiodun Essiet (en). iknowpolitics.org (2022-01-27). Retrieved on 2025-02-15.
  16. President Tinubu's Appointment Of SSA Community Development'll Engender Impact Of Democracy In Local Communities - Essiet (en-US) (2023-09-24). Retrieved on 2025-02-15.
  17. Appointive positons serve as entry point for women in politics – Abiodun Essiet (en-US) (2022-01-23). Retrieved on 2025-02-07.
  18. Onyekwelu (2021-02-24). Abuja has the potential and resources to attain smart city status – Essiet (en-US). Businessday NG. Retrieved on 2025-02-07.
  19. Tinubu's aide launches Abuja Citizens' Assembly (en-US). Retrieved on 2025-02-07.
  20. AriseNews (2024-07-30). Nigeria Launches Citizens Assembly to Enhance Grassroots Engagement (en-US). Arise News. Retrieved on 2025-02-07.
  21. Presidency launches Citizens Assembly to Address Governance Gaps (en-US). Retrieved on 2025-02-07.
  22. Usigbe (2024-11-20). Tinubu's hope to explore citizens' assemblies for inclusive governance, accelerated development (en-GB). Tribune Online. Retrieved on 2025-02-07.
  23. [2023 2023 International Mayors Forum]. Retrieved on February 15, 2025.
  24. III (2020-01-25). Why I dumped nursing for politics – Abiodun Essiet (en-US). Blueprint Newspapers Limited. Retrieved on 2025-02-09.
  25. CCDS is hosting the 2018 Women Research Fellows from the International Centre for Women's Leadership at the Coady Institute. utsc.utoronto.ca. Retrieved on 10 February 2025.
  26. Mandela Washington Fellows, Lagos, Nigeria - Abiodun Essiet - GFMER picture of the week. www.gfmer.ch. Retrieved on 2025-02-09.
  27. CCDS is hosting the 2018 Women Research Fellows from the International Centre for Women's Leadership at the Coady Institute. utsc.utoronto.ca. Retrieved on 10 February 2025."CCDS is hosting the 2018 Women Research Fellows from the International Centre for Women's Leadership at the Coady Institute". utsc.utoronto.ca. Retrieved 10 February 2025.
  28. Mrs. Abiodun Essiet (en-US). Retrieved on 2025-02-09.