Gaa na ọdịnaya

Abiodun Orekoya

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Abiodun Orekoya bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria. Ọ na-ejekwa ozi ugbua dịka onye nnọchite anya mpaghara Somolu I na ụlọ ọgbakọ omebe iwu Legọs steeti [1] [2][3]

Ebensidee

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Nigeria (2023-03-19). APC candidate Orekoya wins Somolu house of assembly seat in Lagos (en-US). Peoples Gazette Nigeria. Retrieved on 2025-01-07.
  2. miftaudeenraji@vanguardngr.com (2022-08-26). LAHA 2023: I'll be there for youths, Orekoya makes case for development in Somolu (en-GB). Vanguard News. Retrieved on 2025-01-07.
  3. Ochicha (2023-12-08). Chairman of House Committee on Sports, Abiodun Orekoya Tours Mobolaji Johnson Centre in Yaba (en-US). Sports247 Nigeria. Retrieved on 2025-01-07.