Abubakar Makwashi
Ọdịdị
Abubakar Makwashi | |
|---|---|
| Member of the House of Representatives | |
| In office 1999–2003 | |
| Constituency | Bakura/Maradun |
| Personal details | |
| Born | 12 Juunu 1946 |
| Nationality | Nigerian |
| Occupation | Politician |
Abubakar Makwashi bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa si Zamfara Steeti, Naịjirịa. A mụrụ ya na 12th nke June 1946 na Zamfara State. Makwashi jere ozi na Ụlọ ndị nnọchiteanya. National Assembly, na-anọchite anya mpaghara Bakura / Maradun site na 1999 ruo 2003. [1] [2][3]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Citizen Science Nigeria (en). citizensciencenigeria.org. Retrieved on 2024-12-13.
- ↑ Admin (2016-07-21). ABUBAKAR, Hon. Makwashi (en-US). Biographical Legacy and Research Foundation. Retrieved on 2024-12-13.
- ↑ Citizen Science Nigeria (en). citizensciencenigeria.org. Retrieved on 2024-12-13.