Abubakar Nalaraba
Ọdịdị
Abubakar Nalaraba | |
|---|---|
| Member of the House of Representatives | |
| Assumed office 2023 | |
| Constituency | Awe/Doma/Keana Federal Constituency |
| Personal details | |
| Born | 17 Julaị 1976 Nasarawa State, Nigeria |
| Nationality | Nigerian |
| Occupation | Politician |
Abubakar Nalaraba bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria na onye omeiwu si Nasarawa Steeti, Naijiria. A mụrụ ya na ụbọchị 17 Julaị 1976. [1]
Agụmakwụkwọ na ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Hon. Abubakar Nalaraba nwere nzere masta (M.Sc) na Banking na Finance. Ọ na-eje ozi dị ka onye omeiwu na Nasarawa 10th Ụlọ ndị nnọchiteanya, ọgbakọ mba, na-anọchite anya Awe / Doma / Keana gọọmenti etiti ntuli aka. A họpụtara ya na afọ 2023 n'okpuru pati All Progressives Congress (APC). [2][3]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si][[Otú:Mmadụ ndi di ndụ]
- ↑ 10th National Assembly Members - Voter - Validating the Office of the Electorate on Representation. orderpaper.ng. Retrieved on 2024-12-13.
- ↑ 10th National Assembly Members - Voter - Validating the Office of the Electorate on Representation. orderpaper.ng. Retrieved on 2024-12-13.
- ↑ ShineYourEye. www.shineyoureye.org. Retrieved on 2024-12-13.