Abudu Abiodun
Ọdịdị
Abudu Abiodun | |
|---|---|
| Member of the Ogun State House of Assembly | |
| In office 2007–2015 | |
| Constituency | Ijebu North/Ijebu East/Ogun Waterside |
| Personal details | |
| Nationality | Nigerian |
| Occupation | Politician |
Abudu Abiodun bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa si Ogun Steeti, Naịjirịa. Ọ rụrụ ọrụ na Ogun Steeti Ụlọ Mgbakọ , na-anọchite anya mpaghara Ijebu North/Ijebu East/Ogun Waterside site na 2007 ruo 2015. Ọ rụkwara ọrụ dị ka Kọmishọna na-ahụ maka gburugburu ebe obibi na 2021.
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Citizen Science Nigeria (en). citizensciencenigeria.org. Retrieved on 2024-12-26.
- ↑ Olatunji (2021-01-04). Abiodun suspends Ogun commissioner over alleged sexual harassment (en-US). Punch Newspapers. Retrieved on 2024-12-26.