Ada Udechukwu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ada Udechukwu
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereAda Dezie
aha ezinụlọ yaUdechukwu Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1960 Dezie
Ebe ọmụmụEnúgwu Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ese, odee uri, Odee akwụkwọ Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Nigeria Dezie
Odee akwụkwọAkụkọ abalị Dezie
ikike nwebiisinka dị ka onye okikeỌrụ nwebiisinka chekwara Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Ada Udechukwu (onye amụrụ na 1960) bụ onye Omenka na Onye ode abụ nke ngalaba Nsukka di na Naijiria.

Biografi[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ ya n'Enugu, Nna Udechukwu bụ onye Igbo nne ya bụ onye mba America. O tolitere na mba Naijiria tupu ha alawa mba Amerika na mbido "Biafran War" makwa lọta mgbe alụsiri agha. Ọ gụrụ akwụkwọ n'okpuru Chinua Achebe na Mahadum "University of Nigeria" ebe o nwetara asambodo na "Bachelor of Arts na English Literature" n'afọ 1981. Afọ ole na ole, obidoro ite agba na-akwa site na-iji usoro akara ahịrị. N'afọ 1988 O bidoro sewe ihe n'akwụkwọ site na-iji "ink nakwa watercolor". Ihe osise ndi a ka o ji egosipụta otu osi aghazi onwe ya site na-ibu nwanyi nakwa onye n'ese ihe. Ọrụ ya gosipụtakwara nsogbu di na ibụ mba n'ime Afrika nakwa n'ama. 

 Ada Udechukwu, bụ onye n'ede Uri nakwa mkpirisi Akụkọ. Boomerang Press bipụtara Akwụkwọ Uri n'Esemese ya: "Woman, Me" n  (1993). Mkpirisi Akụkọ ya "Night Bus" ka ebipụtara na "Fiction Issue of the journal The Atlantic" na 2006.

Nrụtụaka[dezie | dezie ebe o si]