Gaa na ọdịnaya

Adamawa United F.C.

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Adamawa United Football Club bụ klọb bọọlụ Naijiria sitere na Yola, ha na-egwu na ọkwa nke abụọ nke Usoro egwuregwu bọọlụ nke Naịjirịa, Njikọ Mba Naịjirịa . [1]

Ha na-egwu egwu na Ribadu Square Stadium, nke nwere ikike nke 5,000. E wepụrụ ha na Nigerian Professional Football League na 2007 ka otu afọ gachara.

E wepụrụ ha na league n'afọ 2012 mana ha zụrụ oghere ahụ n'aka ndị na-asọmpi Makwada.

Ndị otu dị ugbu a

[dezie | dezie ebe o si]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. ↑ "2019/2020 NPFL CLUBS". npfl.ng. Archived from the original on 2020-09-22. Retrieved 2020-08-13.

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]