Gaa na ọdịnaya

Adamu Aliyu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Adamu Aliyu
Member of the House of Representatives
ConstituencyGummi II

Adamu Aliyu nke Gummi bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa na onye omeiwu si Gumi na Zamfara Steeti, Naijiria. Amụrụ ya n'afọ 1990. Aliyu jere ozi na Zamfara Steeti ụlọ ndị nnọchiteanya , na-anọchite anya mpaghara Gummi II. [1][2]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Zamfara Assembly extends tenure of LG Sole Administrators (6 May 2024).
  2. ShineYourEye. www.shineyoureye.org. Retrieved on 2024-12-24.