Gaa na ọdịnaya

Adamu Barde Tatsan

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Adamu Barde Tatsan bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria nke nọchitere anya Tsanyawa/Kunchi Federal Constituency na ọgbakọ omebe iwu nke ise nke Naijiria site na 2003 ruo 2007. O nweela ọkwa dịka onyeisi oche ọchịchị obodo (ugboro abụọ), odeakwụkwọ Gọọmenti Mpaghara, na onye ndụmọdụ pụrụ iche na gọọmentị Kano State, n'okpuru Peoples Democratic Party (PDP).[1][2]

Ebensidee

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Citizen Science Nigeria (en). Citizen Science Nigeria. Retrieved on 2025-01-08.
  2. House of Representatives Member | Honourable Adamu Barde Tatsan. web.archive.org (2007-10-20). Archived from the original on 2007-10-20. Retrieved on 2025-01-08.