Gaa na ọdịnaya

Adebukola Ajaja

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Adebukola A. Ajaja bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria si Oyo State, Nigeria. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye omebe iwu na National Assembly, na-anọchite anya mpaghara Ibadan North East/Ibadan South East na Ụlọ Ndị Nnọchiteanya site na 2011 ruo 2015.[1] Ajaja nwere Ph.D. wee mee emume ncheta ọmụmụ ya nke iri asaa na 2024.[1][2]

Ebensidee

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Ex-Rep Ajaja Clocks 70, Accord Greets Her (en-US). Oyoinsight (2024-10-25). Retrieved on 2024-12-27.
  2. Candidates - Voter - Validating the Office of the Electorate on Representation. orderpaper.ng. Retrieved on 2024-12-27.