Adedeji Adewale
Ọdịdị
Temitope Adedeji Adewale bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria. Ọ na-ejekwa ozi ugbu a dịka onye nnọchi anya steeti na-anọchite anya mpaghara Ifako-Ijaiye I na ụlọ ọgbakọ omebe iwu Legọs [1] [2][3]
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Temitope Adedeji Adewale rallies support for Lagos parking policy (en-US). Retrieved on 2025-01-07.
- ↑ Reporter (2024-10-03). Ifako-Ijaiye to become most educated in Lagos, lawmaker vows (en-US). The Nation Newspaper. Retrieved on 2025-01-07.
- ↑ Nigeria (2024-10-11). Food Security: Lagos lawmaker calls for greater involvement in subsistence farming (en-US). Peoples Gazette Nigeria. Retrieved on 2025-01-07.