Adeh Lumumba Dah
Ọdịdị
Lumumba Dah Adeh bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria, onye ọchụnta ego, onye injinia, onye na-ahụ maka egwuregwu bọọlụ na onye enyemaka sitere na Bassa Local Government na Plateau State, Nigeria.[1][2]
Ọrụ na ndụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị
[dezie | dezie ebe o si]Adeh Lumumba Dah jere ozi na ọgbakọ omebe iwu steeti Plateau dịka onye otu ụlọ omebe iwu, na-anọchite anya Jos North/Bassa Federal Constituency site na 1999 ruo 2003. Ọ merikwara ntuliaka primaries nke Bassa Local Government nke otu ya mere. Ọ jere ozi dịka onye enyemaka pụrụiche nye Onye isi ala n'ihe gbasara Mgbakọ Mba.
N'abalị iri abụọ na asatọ nke ọnwa Mee 2022, Adeh Lumumba Dah wepụrụ na ntuliaka nke pati ya site n'akwụkwọ ozi o degaara onyeisioche pati Plateau State All Progressives Congress (APC). [1] [2][3]
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 Hon. Lumumba Adeh withdraws from Senatorial race, says result already determined (en). nigeriastar.news.blog (2022-05-28). Retrieved on 2024-12-28.
- ↑ 2.0 2.1 "Jos North/Bassa By-Election: Lumumba Da Adeh Emerge Bassa APC Candidate", Independent Nigeria, 2021-11-10. Retrieved on 2024-12-28. (in en-GB)
- ↑ Nasir Ayutogo. "Deputy Speaker appoints spokesperson other officers", Premium Times, June 28, 2019. Retrieved on 2025-01-04.