Adjaratou Abdoulaye
Ọdịdị
Adjaratou Abdoulaye
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Togo |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
| Ọkwá o ji | Member of the Pan-African Parliament, Member of the National Assembly of Togo, Member of the National Assembly of Togo |
| Ebe obibi | Lomé |
| Onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | Rally of the Togolese People, Union for the Republic |
| Candidacy in election | 2007 Togolese parliamentary election |
Adjaratou Abdoulaye bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị nke mba Togolese na onye otu Pan-African Parliament si Togo. A họpụtara ya ka ọ bụrụ onye omeiwu mba Togo na ntuli aka ndị omeiwu nke afọ 2007, na-anọchite anya Rally of the Togolese People.[1] A họpụtara ya ka ọ bụrụ onye omeiwu Pan-African maka oge afọ 2009 ruo afọ 2014