Ado Sani Kiri
Ọdịdị
Ado Sani Kiri bụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị Naijiria bụ onye jere ozi dịka onye otu ụlọ ọgbakọ omebe iwu nke 9, na-anọchite anya Ringim/Taura Federal Constituency nke Jigawa State. [1] [2][3][4]
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Sobowale (2021-07-09). List of House of Reps members and their political parties (en-GB). Vanguard News. Retrieved on 2025-01-07.
- ↑ undefined candidate data for 2023 - Stears Elections. Stears Elections. Archived from the original on 2025-05-21. Retrieved on 2025-01-07.
- ↑ Citizen Science Nigeria (en). Citizen Science Nigeria. Retrieved on 2025-01-07.
- ↑ Oil & Gas: House to Probe JV Operations, Contracts Sharing. THISDAYLIVE. Retrieved on 2025-01-07.