Afam Ogene
Ọdịdị
Afam Victor Ogene bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa. Ọ na-eje ozi ugbu a dị ka onye nnọchiteanya gọọmentị etiti na-anọchite anya mpaghara Ogbaru nke Anambra Steeti na 10th National Assembly. [1] [2][3]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Nwafor (2023-10-20). LP Rep member, Ogene, wins at tribunal, says it's validation of people's will (en-GB). Vanguard News. Retrieved on 2025-01-03.
- ↑ LP's Ogene Wins Ogbaru Federal Constituency Poll in Anambra – THISDAYLIVE (en-US). www.thisdaylive.com. Retrieved on 2025-01-03.
- ↑ Afam Ogene wins Ogbaru Federal Constituency seat (en-US). Retrieved on 2025-01-03.