Afikpo North

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Afikpo North
local government area of Nigeria
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaȮra Ebonyi Dezie
nhazi ọnọdụ5°53′17″N 7°57′11″E Dezie
Map

Afikpo North bụ Local Government Area na Ebonyi State, Nigeria. Isi ụlọ ọrụ ya dị n'obodo Ehugbo, Afikpo. Its important townships include Ehugbo, Unwana, Itim, Ohaisu, Nkpoghoro, Ugwuegu/Amaizu, Ozizza, Amasiri, Ibii/Akpoha .

O nwere mpaghara 240km2 yana ndị mmadụ 881,611 na 2021. Koodu nzipu ozi ya bụ 490. Asụsụ isi bụ ụdị asụsụ Igbo nke a na-akpọkarị 'Ehugbo Language'. O nwere ihe nketa na omenala ndị Igbo bara ụba ma nwee emume dịka 'New Yam Festival' nke na-eme na ngwụcha ọnwa Ọgọst kwa afọ. Nke bụ mmalite nke afọ ọdịnala ọhụrụ.