Agnes Nandutu
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Uganda |
aha enyere | Agnes |
Ebe ọmụmụ | Bududa District |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | onye ntaakụkọ, Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
onye were ọrụ | Daily Monitor, NTV Uganda |
Ọkwá o ji | Member of the Parliament of Uganda, State Minister for Karamoja |
Mpaghara ntuli aka | Bududa District |
ebe agụmakwụkwọ | Bumwali Primary School |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | independent politician |
Agnes Nandutu bụ nwanyị nta akụkọ Ugandan, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na Minista na-ahụ maka Karamoja.[1] N'afọ 2020, o sonyere na ntuli aka nke National Resistance Movement Party nke onye omeiwu nwanyị nọ n'ọkwa Justin Khainza meriri ya, na ntuliaka nke afọ 2021, na-agba ọsọ dị ka onye nweere onwe ya, a họpụtara ya ka ọ bụrụ onye nnọchi anya ụmụ nwanyị maka mpaghara Bududa.[2][3][4][5][6][7][8]
Áká ọ́rụ́
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Nandutu na Bududa District, Uganda. Ọ bụ onye isi akụkọ ndọrọ ndọrọ ọchịchị na NTV Uganda . Nandutu bụkwa onye nhazi na ọkà okwu maka ihe ngosi arụmụka ụmụ amaala NTV nke a na-akpọ "The People's Parliament".[9][10] Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye isi oche nke Association of Parliamentary Journalist site na 2011 ruo 2016.[11] Ọ na-ede ma na-akọ akụkọ ihe mere eme nke a na-akpọ Point Blank na NTV Uganda.[12] N'afọ 2011, ọ natara onyinye Krismas site na The Observer maka ihe ngosi NTV ya, Point Blank .[13]
Mmalite na agụm akwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]Nandutu bụ onye agbụrụ Bantu bụ ndị Gisu. Nandutu gara ụlọ akwụkwọ praịmarị Bumwali maka agụmakwụkwọ elementrị ya, ọ sonyeere ụlọ akwụkwọ sekọndrị ụmụ nwanyị Bbulo ma mesịa gaa ụlọ akwụkwọ sekọrịtandrị Blucheke maka agụmakọta ụlọ akwụkwọ sekendrị ya.[14] N'afọ 1997, ọ sonyeere Redio Uganda dị ka onye nta akụkọ. Mgbe e mesịrị, ọ chụpụrụ diplọma na Journalism na Uganda Institute of Journalism and Media studies. Ọ rụrụ ọrụ na Daily Monitor dị ka onye nta akụkọ n'efu. N'agbata afọ 2002 na 2008, Nandutu rụrụ ọrụ na Impact FM dị ka onye nta akụkọ ndị ọrụ tupu ọ sonye na NTV Uganda.[10]
Arụmụka ndị ọzọ
[dezie | dezie ebe o si]N'afọ 2017, onye nduzi nkwukọrịta nke nzukọ ahụ jụrụ ikike Nandutu ikpuchi ndị omeiwu Uganda.[15]
N'afọ 2020 n'oge mkpọsa ndị omeiwu, e nyere Nandutu ọrụ igosi di ya, ihe ọ na-emeghị ma kama ọ rịọrọ ndị na-eme ntụli aka na redio ka ha chọta ya onye na-achọ ịlụ ya ma rịọ ha ka ha lekwasị anya na nnọchite anya dị irè kama ịlụ di. Okwu alụmdi na nwunye ahụ bụ esemokwu n'etiti ọha na eze.[16][17] Nandutu n'onwe ya kwupụtara na ọ bụ nne nke ụmụ asaa ọ bụ ezie na ọ chọghị ka ọ kọwaa nkọwa zuru ezu banyere ya mgbe ọ na-agba ajụjụ ọnụ na akwụkwọ akụkọ na-ekiri ya.[14]
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]
- Ógbè Bududa
Nkwupụta na Njikọ
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Mwarua (2021-01-16). Journalists Joel Ssenyonyi, Agnes Nandutu and 3 others elected to parliament (en). Tuko.co.ke - Kenya news.. Retrieved on 2021-04-02.
- ↑ Masaba (2020-07-24). NTV Uganda's Agnes Nandutu picks NRM nomination forms for Bududa Woman MP seat (en-US). The Pearl Times. Retrieved on 2021-04-02.
- ↑ NRM's Agnes Nandutu says the poor can no longer win elections in Uganda (en-US). Matooke Republic (2020-09-21). Retrieved on 2021-04-02.
- ↑ Reporter (2020-07-24). NTV journalist Agnes Nandutu picks NRM nomination forms (en-GB). Eagle Online. Retrieved on 2021-04-02.
- ↑ Godfrey Lugaaju (18 January 2021). Four journalists set to grace the 11th parliament. Retrieved on 21 February 2021.
- ↑ How Agnes Nandutu used journalism to build a career in politics (en-GB). Watchdog Uganda (2021-01-24). Retrieved on 2021-04-02.
- ↑ Updates (2021-01-21). How Journalist Agnes Nandutu Rose From 4th Spot In NRM Primaries To Claim 1st Position In Finals: The Incoming Bududa Woman MP's 'Spirits' Aided Her To Beat Her Opponent Point-Blank! (en-US). Grapevine News. Archived from the original on 2021-06-02. Retrieved on 2021-04-02.
- ↑ From Newsroom to House Floor: How Journalists Performed in Last Week's Elections (en-US). ChimpReports (2021-01-19). Retrieved on 2021-04-02.
- ↑ Agnes Nandutu - Reporter & Show Host - TV Anchors | NTV. www.ntv.co.ug. Retrieved on 2020-03-23.
- ↑ 10.0 10.1 Nandutu: The people's speaker on the People's Parliament (en). Daily Monitor. Retrieved on 2020-03-23.
- ↑ NTV's Agness Nanduttu Reelected UPPA President (en-US). ChimpReports (2013-04-29). Retrieved on 2021-04-02.
- ↑ Batte. I am Agnes Nandutuuuuuuu – Sqoop – Get Uganda entertainment news, celebrity gossip, videos and photos (en-US). Retrieved on 2020-03-23.
- ↑ Mwesigye. Christmas gifts from The Observer for Agnes Nandutu, Lord Mayor (en-gb). The Observer - Uganda. Archived from the original on 2022-10-17. Retrieved on 2020-03-23.
- ↑ 14.0 14.1 NANZIRI. Agnes Nandutu's tough childhood was worth it (en-gb). The Observer - Uganda. Retrieved on 2021-04-02.
- ↑ Pro (2019-02-06). Agnes Nandutu to Obore: Parliament doesn't belong to your family (en-US). Kyakala. Retrieved on 2020-03-23.
- ↑ Independent (2020-11-17). Bududa woman MP campaigns: Voters task NTV's Agnes Nandutu to present husband (en-US). The Independent Uganda. Retrieved on 2021-04-02.
- ↑ Bududa Woman MP Campaigns: Voters Task NTVs Agnes Nandutu to Present Husband (en). Uganda Radio Network. Retrieved on 2021-04-02.