Ahmad Sani Muhammad
Ọdịdị
Ahmad Sani Muhammad (Amụrụ n'abalị iri abụọ na isii n'ọnwa Ọktoba n'afọ 1975) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria na-eje ozi ugbu a n'oge mbụ ya n'lọ Ndị Nnọchiteanya, na anọchite anya Bakura / Maradun Federal Constituency nke Zamfara Steeti .[1]
Mbido ndụ na ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị
[dezie | dezie ebe o si]Muhammad bụ nwa Ahmad Sani Yerima, gọvanọ mbụ nke Zamfara Steeti, Naịjirịa.[2]
A họpụtara ya n'afọ 2023 na House of Representatives dị ka onye otu All Progressives Congress (APC).[3][4][5]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ National Assembly - Federal Republic of Nigeria - Sani Ahmad. nass.gov.ng (2023). Archived from the original on 2025-01-07. Retrieved on 2025-01-07.
- ↑ Abdallah (2023-02-26). Yarima's son wins House of Reps seat in Zamfara (en-GB). 21stcenturychronicle.com. Archived from the original on 2023-03-19. Retrieved on 2025-01-07.
- ↑ 2023 Zamfara State House of Representatives election results (en-US). eduweb.com.ng (2023). Archived from the original on 2024-07-10. Retrieved on 2025-01-07.
- ↑ 10th National Assembly Members - Ahmad Sani Muhammad. orderpaper.ng (2024). Archived from the original on 2025-01-07. Retrieved on 2025-01-07.
- ↑ Legislator Details - Ahmad Sani Muhammad. www.constrack.ng (2023). Archived from the original on 2025-01-07. Retrieved on 2025-01-07.