Gaa na ọdịnaya

Ahmed Haladu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ahmed Haladu Galadanchi
Member of the House of Representative
In office
2003–2007
ConstituencyKano state
Personal details
Born
Kano State
NationalityNigerian
OccupationPolitician

Ahmed Haladu si Kano Steeti, Naịjirịa, bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị nọchitere anya Bichi Federal Constituency na Mgbakọ Mba dị ka onye otu . A họpụtara ya na ikpo okwu People's Democratic Party (PDP) ma jee ozi site na 2003 ruo 2007. [1][2]

Mbido ndụ na agụmakwụkwọ

[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Ahmed Haladu na Disemba 1961 na Kano Steeti, . O nwetara asambodo agụmakwụkwọ mba, Kano College of Education.

Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye otu Mgbakọ Mba nke Naịjirịa, Ụlọ ndị nnọchiteanyaa site na 2003 ruo 2007. [1][2]

Edensibịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. 1.0 1.1 House of Representatives Member | Honourable Ahmed Haladu. web.archive.org (2007-10-20). Archived from the original on 2007-10-20. Retrieved on 2025-01-05.
  2. 2.0 2.1 The House of Representatives, Federal Republic of Nigeria. web.archive.org (2007-12-21). Archived from the original on 2007-12-21. Retrieved on 2025-01-05.