Ahmed Mallam- Madori Abdulhamid
Ọdịdị
Ahmad Abdulhamid Malam Madori bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria. Ọ bụ onye sinetọ ugbu a na-anọchite anya Jigawa North East Senatorial District na Jigawa steeti n'ụlọomeiwu nke iri n'okpuru ikpo okwu All Progressives Congress (APC).[1][2][3]
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Nmodu (2023-04-13). Senator-elect, Amb Madori hails Lawan, calls him stabiliser (en-US). News Diary Online. Retrieved on 2025-01-04.
- ↑ Rapheal (2023-08-17). Too early to judge Tinubu's administration –Senator Madori (en). The Sun Nigeria. Retrieved on 2025-01-04.
- ↑ Akinola (2023-08-08). Full list:10th Senate standing committee leadership (en-GB). Tribune Online. Retrieved on 2025-01-04.