Ahoada East
| Oge/afọ mmalite | 1996 |
|---|---|
| Aha gọọmenti | Ahoada |
| Kọntinent | Eluàlà |
| Mba/obodo | Naijiria |
| Dị na ngalaba nhazi mpaghara | Rivers state |
| Dị na mpaghara oge | UTC+01:00 |
| Ebe | Rivers state |
| Nhazi ọnọdụ | 5°4′48″N 6°39′3″E, 5°4′13″N 6°38′35″E, 5°2′48″N 6°38′33″E |
| Koodu Nzipu ozi | 510101 |

Ahoada East (nke a na edekwa dika Ehuda East) bụ mpaghara gọọmentị nke Rivers State, Nigeria, nke dị n'ebe ugwu ọdịda anyanwụ nke Port Harcourt . Ebe obibi ya dị n'obodo Ahoada . [1] Obodo ndị dị na Ahoada East gụnyere ndị a Odiabidi, Edeoha, Ogbo, Abarikpo, na Ihugbogo.
Ọnọdụ ihu igwe/Geography
[dezie | dezie ebe o si]A na-atụ anya na nkezi okpomọkụ na iru mmiri nke ndi obodo Ahoada East ga-abụ ihe di 27 degrees Celsius na pasent 88, n'otu n'otu ya. Mpaghara ahụ nwere oge abụọ dị iche iche: oge ọkọchị na oge mmiri ozuzo. Oge mmiri ozuzo na-adịkarị iche site na mmiri ozuzo siri ike.[2][3]
Ọrụ okporo ụzọ
[dezie | dezie ebe o si]N'afọ 2021, onye bụbu gọvanọ nke Steeti Nyesom Wike tinyere iwu ka e wuo okporo ụzọ nke Ahoada. Okporo ụzọ ahụ nwere mkpa akụ na ụba na Ahoada Town, n'ihi njikọ nke okporo ụzọ niile dị n'ógbè ahụ na okporo ụzọ bụ isi.[4]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]Templeeti:LGAs of Rivers State
- ↑ Ahoada East LGA. www.finelib.com. Retrieved on 2023-05-06.
- ↑ Ahoada East Local Government Area. www.manpower.com.ng. Retrieved on 2024-08-09.
- ↑ Weather Forecast and Conditions for Ahoada East, Rivers, Nigeria - The Weather Channel | Weather.com (en-US). The Weather Channel. Retrieved on 2024-08-09.
- ↑ Esogwa (2021-12-17). Wike relaunches Ahoada to economic prominence with Odiokwu internal roads (en-US). Businessday NG. Retrieved on 2025-10-05.