Ahunna Eziakonwa
Ọdịdị
Ahunna Eziakonwa | |
|---|---|
Ahunna Eziakonwa in 2025 | |
| Assistant Administrator and Regional Director | |
| Personal details | |
| Alma mater | Columbia University’s School of International and Public Affairs University of Benin City, Nigeria |
| Occupation | Economist, Humanitarian |
Ahunna Eziakonwa bụ osote odeakwụkwọ ukwu nke United Nations na osote onye nchịkwa na onye nduzi nke United Nations Development Program, Regional Bureau for Africa. Tupu a họpụta ya na Ọgọst 15, 2018, ọ bụ onye nnọchite anya UN Development Program na onye nhazi ọdịmma mmadụ na Ethiopia, Uganda, na Lesotho.[1] [2]
Mbido ndụ na agụmakwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Ahunna na Naịjirịa.[3] O nwere nzere masta na ihe gbasara mba ụwa site na Mahadum Columbia's School of International and Public Affairs. O nwekwara nzere bachelọ na agụmakwụkwọ na Mahadum Benin Nigeria. Ọ bụ onye gụsịrị akwụkwọ na Harvard Kennedy School Executive Programme ebe ọ nwetara ihe ọmụma na echiche mmepe dị elu.[1][2]
Ndụ onwe onye
[dezie | dezie ebe o si]Ahunna lụrụ di ma nwee nwa nwanyị.[3]
Edemsibia
[dezie | dezie ebe o si]- 1 2 Director's Corner (en). UNDP. Retrieved on 2024-03-26.
- 1 2 Ahunna Eziakonwa | United Nations Development Programme. www.undp.org. Retrieved on 2024-03-26.
- 1 2 Assistant Secretary-General, Assistant Administrator and Director of the Regional Bureau for Africa (RBA) | United Nations Secretary-General. www.un.org. Retrieved on 2024-04-05."Assistant Secretary-General, Assistant Administrator and Director of the Regional Bureau for Africa (RBA) | United Nations Secretary-General". www.un.org. Retrieved 2024-04-05.