Ajayi Adeyinka
Ọdịdị
Ajayi Adeyinka bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa na onye omeiwu si Osun Steeti, Naijiria.
Ndụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị
[dezie | dezie ebe o si]Ajayi Adeyinka rụrụ ọrụ dịka onye otu ụlọ ndị nnọchiteanya site na 2015 ruo 2019, na-anọchite anya Ife Federal Constituency [1] .[1] N'afọ 2014, mgbe ọ ka na-eje ozi, o mesiri ike na idu ndú ya dị ka onye omeiwu lekwasịrị anya n'ịkwalite ezi ọchịchị.[2]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "Citizen Science Nigeria". citizensciencenigeria.org (in Bekee). Retrieved 2025-01-03.
- ↑ Television, Channels (2014-01-08). "Lawmaker Assures Nigerians of Better Governance In 2014". Channels Television (in Bekee). Retrieved 2025-01-03.