Gaa na ọdịnaya

Ajibola Famurewa

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ajibola Famurewa
mmádu
Ụdịekerenwoke Dezie
Mba o sịNaijiria Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish, Nigerian Pidgin Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jionye otu ulo nnochite anya Naijiria Dezie

Ajibola Famurewa bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria. Ọ bụ onye otu na-anọchite anya Atakunmosa Ebe Ọwụwa Anyanwụ/Atakunmosa Ebe ọdịda anyanwụ /Ijesa nke Osun Steeti na 8th National assembly.[1]

N'afọ 2020, a họpụtara ya dịka onye isi oche nke Osun Steeti Universal Basic Education (SUBEB) [2] [3]

Edensibịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Obarayese (2020-06-18). Ex-federal Rep,Famurewa appointed Osun SUBEB chairman (en-US). Daily Post Nigeria. Retrieved on 2025-01-03.
  2. David (2020-06-24). Osun SUBEB boss resumes office, endorses new education policy (en). The Sun Nigeria. Retrieved on 2025-01-03.
  3. Nation (2020-06-19). Famurewa is SUBEB's chair - The Nation Nigeria News (en-US). The Nation Newspaper. Retrieved on 2025-01-03.