Gaa na ọdịnaya

Ajuji Waziri

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Ajuji Waziri
Senator
ConstituencyBauchi South East Senatorial District
Personal details
Died(2017-04-17)Eprelụ 17, 2017
SpouseFarida Waziri
OccupationNigerian politician, Diplomat

Ajuji Waziri (nwụrụ n'ọnwa Eprel 17, afọ 2017) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye nnọchi anya mba Naijiria. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye omeiwu n'oge Nzukọ nke Isii ma mesịa bụrụ onye nnọchi anya Naịjirịa na Turkey.[1][2]

A họpụtara Waziri dị ka onye omeiwu na-anọchite anya Bauchi South East Senatorial District n'afọ 1983. Ọ rụkwara ọrụ dị ka onye nnọchi anya Naịjirịa na Republic of Turkey site na afọ 2004 ruo afọ 2007.[3]

Ndụ onwe onye

[dezie | dezie ebe o si]

Waziri lụrụ Farida Waziri . [4][5]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Nation, The (2017-04-18). "President mourns ex-envoy Waziri". The Nation (in Bekee ndị America). Retrieved 2025-02-05.
  2. "Politics - Nigeria: Senator Ajuji Waziri Is Dead". Nigerian Bulletin - News, Lifestyle, Marketplace (in Bekee ndị America). 2017-04-19. Retrieved 2025-02-05.
  3. Ibeh, Nnenna (2017-04-19). "Former Nigerian ambassador Senator Ajuji Waziri is dead - Legit.ng". Legit.ng (in Bekee). Retrieved 2025-02-05.
  4. Jeremiah, Urowayino (2017-04-19). "Former EFCC boss, Farida Waziri loses husband". Vanguard (in Bekee ndị United Kingdom). Retrieved 2025-02-05.
  5. Jonathan, Zovoe (2017-04-18). "Buhari mourns as ex-EFCC chairman, Waziri, loses husband". The Punch (in Bekee ndị America). Retrieved 2025-02-05.