Ajuwa language
Ọdịdị
| Ajuwa Ajegha | ||
|---|---|---|
| Spoken in: | Nigeria | |
| Region: | Kajuru LGA, Kaduna State | |
| Total speakers: | ||
| Language family: | Nnijer–Kongo Atlantic–Congo Benue–Congo Plateau Central ? North Plateau ? Ajuwa | |
| Language codes | ||
| ISO 639-1: | none | |
| ISO 639-2: | —
| |
| ISO 639-3: | — | |
| Note: This page may contain IPA phonetic symbols in Unicode. | ||
Ajuwa (Ajegha) bụ asụsụ Plateau nke Kaduna Steeti, Naịjirịa. A na-asụ ya n'obodo Kalla, Afogo, Iburu, Idon, na Makyali. Roger Blench bu onye kọrọ Ajuwa (2019), mana akọghị ya na Ethnologue ma ọ bụ na Glottolog. Blench kewara ya dị ka Northwestern.[1]
Ebe ha si nweta ya
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Blench (2019). An Atlas of Nigerian Languages, 4th, Cambridge: Kay Williamson Educational Foundation.