Gaa na ọdịnaya

Akeem Sule

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Akeem Sule
mmádu
Ụdịekerenwoke Dezie
Ọrụ ọ na-arụpsychiatrist Dezie

Akeem Sule bụ onye Britain na-ahụ maka ọrịa uche ma bụrụ onye Naijiria, onye guzobere Hip-hop Psych, nchepụta nke na-eji egwu hip hop na okwu so egwu akwado ndị na-arịa ọrịa uche, ma bụrụ onye nhazi nke otu Association of Black Psychiatrists Culture Club . [1] [2] [3][4]

Akwụkwọ ndị a họọrọ

[dezie | dezie ebe o si]

Edemsibịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. O’Dowd (17 June 2023). "Role model: Akeem Sule". British Medical Journal 381. 
  2. Driscoll (2019). "Introduction", in Driscoll: Kendrick Lamar and the Making of Black Meaning (in en). Routledge. ISBN 978-1-351-01083-2. 
  3. Ollerenshaw. "Hip-hop 'can help people with mental health issues'", BBC News, 13 October 2014. Retrieved on 14 August 2025.
  4. Knapton. "Hip-hop classics picked by Cambridge University for mental health benefits", The Telegraph, 11 November 2014. Retrieved on 15 August 2025. (in en)

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]