Akin Abayomi
Akin Emmanuel Abayomi bụ prọfesọ Naịjirịa nke ọkachamara na ọgwụ ime ụlọ, ọrịa ọbara, ahụike gburugburu ebe obibi, biosecurity na biobanking. Abayomi na-arụ ọrụ ugbu a dị ka kọmishọna ahụike na steeti Lagos.[1][2][3]Ọ nọ na ụlọ ọrụ nyocha ahụike nke Naịjirịa dị na Lagos mgbe Gọvanọ Babajide Sanwo-Olu họpụtara ya dịka Kọmishọna na 2019. Mgbe akọpụtachara akụkọ gbasara COVID-19 na Legọs na Machị 2020, a họpụtara Abayomi ka ọ duzie nzaghachi megide nje ahụ n'obodo azụmaahịa kachasị na Afrịka..[4][5][6]Na 24 Ọgọst 2020, ọ rịara nje ọrịa COVID-19 ma gbakee na 31 Ọgọst 2020. [7][8]
Onye isi ala Muhammad Buhari nyere Prọfesọ Akin Abayomi onyinye nke National Productivity Order of Merit (NPOM) iji kwado ọrụ siri ike na ịdị mma ya, ọkachasị n'ọgụ megide COVID-19 na Steeti Lagos.[9]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Abayomi: Over 2,000 COVID-19 patients in Lagos avoiding isolation centres (en-US). TheCable (5 July 2020). Retrieved on 12 July 2020.
- ↑ Expect more cases of Coronavirus in Lagos – Abayomi (en-US). Vanguard News (21 May 2020). Retrieved on 12 July 2020.
- ↑ Abayomi predicts decline in COVID-19 cases in 6 months (en-US). Vanguard News (27 May 2020). Retrieved on 12 July 2020.
- ↑ Lagos health commissioner visits coronavirus patient without protection (en-US). Healthwise (1 March 2020). Retrieved on 12 July 2020.
- ↑ "Lagos conducts over 42, 000 COVID-19 tests as 177 die". Retrieved on 12 July 2020.
- ↑ "Lagos plans to integrate traditional medicine into healthcare delivery system". Retrieved on 12 July 2020.
- ↑ Adediran. "COVID-19: Lagos health commissioner tests positive", Premium Times, 24 August 2020. Retrieved on 7 September 2020.
- ↑ Akindele. "Coronavirus: Lagos health commissioner tests negative", Premium Times, 31 August 2020. Retrieved on 7 September 2020.
- ↑ Health Commissioner bags national award (en-US). The Guardian Nigeria News – Nigeria and World News (2022-05-15). Retrieved on 2022-05-24.