Gaa na ọdịnaya

Akindahunsi Titilayo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Akindahunsi Titilayo
Senator
In office
2003–2011
ConstituencyEkiti South-West/Ikere/Ise/Orun
Personal details
Born
NationalityNigerian
OccupationPolitician

Akindahunsi Titilayo bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa na onye n'eme iwu si na Ekiti Steeti, Naijiria.

Ndụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị

[dezie | dezie ebe o si]

Akindahunsi Titilayo jere ozi dị ka onye omeiwu na-anọchite anya mpaghara Ekiti South-West/Ikere/Ise-Orun maka oge abụọ n'usoro, site na 2003 ruo 2011.[1][2]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Citizen Science Nigeria (en). citizensciencenigeria.org. Retrieved on 2025-01-04.
  2. Ekitikete (2024-05-16). Congress: Ekiti PDP Stakeholders Reject Zoning - (en-US). Retrieved on 2025-01-04.