Akinsuroju Nelson
Ọdịdị
Akinsuroju Nelson bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria. Ọ bụ onye ụlọ omeiwu Ondo steeti na-anọchite anya mpaghara Ileoluji/Okeigbo. Mmeri ya na ntuliaka bụ Babatunde Fadare nke PDP gbara aka, mana ụlọikpe mkpegharị kwadoro Akinsuroju.[1][2][3]
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Yusuf (2023-09-27). Tribunal: APC lawmaker sacked in Ondo after PDP candidate's petition (en). Legit.ng - Nigeria news.. Retrieved on 2025-01-07.
- ↑ olufemiajasa (2023-09-27). Tribunal sacks Ondo lawmaker (en-GB). Vanguard News. Retrieved on 2025-01-07.
- ↑ Roving (2023-11-23). Appeal Court strikes out Tribunal ruling, affirms Ondo lawmaker's Election (en-US). ROVING REPORTERS. Retrieved on 2025-01-07.