Akpan Micah Umoh
Ọdịdị
Akpan Micah Umoh bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria na onye na-ahụ maka gburugburu ebe obibi si Akwa Ibom steeti. Ọ rụrụ ọrụ dịka onye otu ụlọ omebe iwu, na-anọchite anya Ikot Abasi/Mkpat Enin/Eastern Obolo Federal Constituency.[1] [2][3]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Citizen Science Nigeria (en). citizensciencenigeria.org. Retrieved on 2025-01-06.
- ↑ eribake (2011-08-11). How we 're changing in the House of Reps - Umoh (en-GB). Vanguard News. Retrieved on 2025-01-06.
- ↑ eribake (2011-05-11). I'll revisit ceded 86 oil wells issue, says A-Ibom Rep-elect (en-GB). Vanguard News. Retrieved on 2025-01-06.
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]w